Luke 20:34 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs zara ha sị, “Ndị nwoke na ndị nwanyị bi nꞌọgbọ a na-alụ nwụnye, ma na-enyekwa ụmụ ha nꞌọlụlụ di na nwụnye.
Igbo 2006
Jisus we si ha, Umu nke oge a nālu nwunye, anēnye kwa ha n'ọlulu-di:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs gwara ha, “Ndị nke ọgbọ a na-alụ nwunye, ma na-enyekwa ụmụ ha ka a lụrụ ha.