Luke 20:38 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Chineke abụghị Chineke ndị nwụrụ anwụ, kama ọ bụ Chineke ndị dị ndụ. Ya mere nꞌihu Chineke mmadụ nile dị ndụ.”
Igbo 2006
Ma Ọ bughi Chineke nke ndi nwuru anwu, kama Ọ bu nke ndi di ndu: n'ihi na ọ bu n'ebe Ọ nọ ka madu nile di ndu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, kama ọ bụ nke ndị dị ndụ, nʼihi nʼebe ọ nọ mmadụ niile dị ndụ.”