Luke 20:40 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
O nwekwaghị onye ọ bụla jụrụ Jisọs ajụjụ ọzọ.
Igbo 2006
N'ihi na ha enweghi anya-ike ọzọ iju Ya ajuju ọ bula.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O nwekwaghị onye ọbụla jụrụ ya ajụjụ ọzọ.