Luke 20:41 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs jụrụ ha sị, “Gịnị mere ndị mmadụ ji na-asị na Onye nzọpụta ahụ na-abịa bụ nwa Devidi?
Igbo 2006
O we si ha, Hà si aṅa kwu na Kraist ahu bu nwa Devid?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ sịrị ha, “Olee otu ha si kwuo na Kraịst ahụ bụ nwa Devid?