Luke 20:42 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na nꞌakwụkwọ Abụ Ọma, Devidi nꞌonwe ya kwuru sị, ‘Onyenwe anyị gwara Onyenwe m okwu sị, Nọdụ nꞌebe a nꞌakụkụ aka nri m
Igbo 2006
N'ihi na Devid onwe-ya nēkwu n'akwukwọ Abù ọma, si, Onye-nwe-ayi siri Onye-nwem, Nọdu ala n'aka-nrim,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Devid nʼonwe ya kwupụtara nʼakwụkwọ Abụ Ọma, sị: “ ‘Onyenwe anyị gwara Onyenwe m, “Nọdụ ala nʼaka nri m