Luke 20:44 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Devidi nꞌonwe ya kpọrọ Onye nzọpụta ahụ Onyenwe anyị. Oleekwanụ otu Onye nzọpụta siri bụrụ nwa Devidi?”
Igbo 2006
Ya mere, Devid nākpọ Ya Onye-nwe-ya, Ò si kwa aṅa buru Nwa-ya?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Devid nʼonwe ya kpọrọ ya ‘Onyenwe anyị.’ Oleekwanụ otu o si bụrụ nwa ya?”