Luke 20:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha kwurịtara okwu nꞌetiti onwe ha kpebie sị, “Ọ bụrụ na anyị asị na ọ bụ Chineke nyere Jọn ike, ọ ga-ajụ anyị ihe mere anyị ji jụ ikwere nꞌihe o kwuru.
Igbo 2006
Ha we kwurita n'etiti onwe-ha, si, Ọ buru na ayi asi, O sitere n'elu-igwe; Ọ gāsi, N'ìhi gini ka unu nējighi kwe ya?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha kparịtara ụka nʼetiti onwe ha ma sị, “Ọ bụrụ na anyị asị na o sitere nʼeluigwe, ọ ga-asị, ‘Gịnị mere unu na-ejighị kwenye na ya?’