Luke 20:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụrụkwanụ na anyị asị na ọ bụ mmadụ nyere ya ike ahụ, ndị mmadụ ga-atụ anyị nkume, nꞌihi na ha nile kweere na Jọn bụ onye amụma.”
Igbo 2006
Ma ọ buru na ayi asi, O sitere n'aka madu; ndi-Ju nile gēji nkume tub͕u ayi: n'ihi na emewo ka ha kweye na Jọn bu onye-amuma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụkwanụ na anyị asị na, ‘o sitere nʼaka mmadụ,’ ndị mmadụ ga-atụ anyị nkume, nʼihi na ha niile kweere na Jọn bụ onye amụma.”