Luke 20:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi nke a, ha zara Jisọs sị, “Anyị amaghị onye nyere Jọn ike ime ndị mmadụ baptizim.”
Igbo 2006
Ha we za, si na ha amataghi ebe o sitere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ha zara, “Anyị amaghị ebe o si bịa.”
Recommended Reading