Luke 20:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs zakwara ha sị, “Enwekwaghị m ike ịgwa unu onye nyere m ike ime ihe ndị a.”
Igbo 2006
Jisus we si ha, Mu onwem agaghi-agwa kwa unu aha ike M'ji eme ihe ndia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị ha, “Enwekwaghị m ike ịgwa unu ikike m ji na-eme ihe ndị a.”