Luke 21:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Jisọs na ndị na-eso ụzọ ya nọ nꞌụlọ nsọ ukwu ahụ dị na Jerusalem, o lere anya hụ ka ndị ọgaranya si etinye onyinye ha nꞌigbe onyinye.
Igbo 2006
O we le anya n'elu, hu ndi-ọgaranya ka ha nātubà onyinye-ha n'ebe anēdebe ùtú anātu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ leliri anya elu hụ ka ndị ọgaranya si etinye onyinye ha nʼime igbe onyinye.