Luke 21:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Otu mba ga-ebili ịlụ ọgụ megide mba ọzọ, otu alaeze ga-ebilikwa megide alaeze ọzọ.
Igbo 2006
Mb͕e ahu Ọ siri ha, Mba gēbili imegide mba ọzọ, ala-eze gēbili kwa imegide ala-eze ọzọ:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ọ sịrị ha, “Mba ga-ebili megide mba, alaeze ga-ebilikwa megide alaeze.