Luke 21:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ hụkwara otu nwanyị onye ogbenye di ya nwụrụ anwụ ka ọ bịara nꞌebe ahụ tụnye nanị afụ abụọ.
Igbo 2006
O we hu otù nwayi, bú ob͕eye, nke di-ya nwuru, ka ọ nātubà n'ebe ahu ego ntà abua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ hụkwara otu nwanyị di ya nwụrụ anwụ ka ọ bịara tinye naanị mkpụrụ ego kọpa abụọ.