Luke 21:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Mgbe unu hụrụ ka ndị iro gbara Jerusalem gburugburu, matanụ na oge e ji ala ya nꞌiyi eruola.
Igbo 2006
Ma mb͕e ọ bula unu gāhu Jerusalem ka achi usu-ndi-agha nọgide ya gburugburu, mb͕e ahu maranu na itọb͕ọrọ-n'efu-ya di nso.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Mgbe unu hụrụ ka ndị agha gbara Jerusalem gburugburu, matanụ na oge e ji ala ya nʼiyi eruola.