Luke 21:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ọ bụla osisi fiigi wepụtara ahịhịa ndụ ọhụrụ, unu onwe unu na-ahụ, matakwa na oge ọkọchị adịla nso.
Igbo 2006
mb͕e ọ bula ha púru epú ub͕u a, unu huru ya mara kwa n'onwe-unu na mb͕e okpom-ọku di nso ub͕u a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha bidoro ipupụta ahịhịa ọhụrụ, unu na-amata na ọkọchị adịla nso.