Luke 21:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Nꞌezie, ọgbọ a agaghị agabiga tutuu ihe ndị a nile emezuo.
Igbo 2006
N'ezie asim unu, Ọbọ a agaghi-agabiga ma-ọli, rue mb͕e ihe nile gēme.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nʼezie agwa m unu, ọgbọ a agaghị agabiga tupu ihe ndị a niile emezuo.