Luke 21:37 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ụbọchị nile Jisọs nọ nꞌụlọ nsọ ukwu ahụ na-ezi ihe, ma nꞌoge anyasị, ọ na-ahapụ Jerusalem pụọ gaa hie ụra nꞌelu ugwu olivu.
Igbo 2006
Kwa-ubọchi O nēzí ihe n'ulo uku Chineke; kwa-abali Ọ nāpu, nānọ ọnọdu-abali n'ugwu anākpọ ugwu Olive.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kwa ụbọchị, ọ na-ezi ihe nʼụlọnsọ ukwu ahụ, ma nʼuhuruchi, ọ na-arịgoro nʼelu Ugwu Oliv ị ga nọọ ọnọdụ abalị.