Luke 21:38 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌisi ụtụtụ nile kwa, ndị mmadụ nile ahụ na-abịakwute ya nꞌụlọ nsọ ukwu Chineke, ịnụrụ okwu ya.
Igbo 2006
Ndi-Ju nile nābiakute kwa Ya n'isi-ututu n'ulo uku Chineke, inu okwu-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị mmadụ niile na-abịakwute ya nʼisi ụtụtụ niile nʼụlọnsọ ukwu ịnụrụ okwu ya.