Luke 21:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na ọtụtụ ndị ọzọ sitere nꞌego mapụtaara ha nye onyinye ha, ma nwanyị ogbenye a sitere nꞌọnọdụ ogbenye ya tinye ego nile o nwere.”
Igbo 2006
n'ihi na ndia nile sitere n'inwebiga-àkù-ókè-ha tubà n'onyinye: ma nwanyi ahu sitere n'ukọ-ya tubà ihe nile o nwere nke o ji biri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ndị ọzọ niile nyere onyinye ha site nʼego mapụtaara ha nʼakụnụba ha, ma ya onwe ya sitere nʼogbenye ya tinye ihe niile o ji biri.”