Luke 21:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị mmadụ ahụ jụrụ Jisọs ajụjụ sị, “Onye ozizi, olee mgbe ihe ndị a ga-emezu? Gịnị ga-abụ ihe ga-eme tupuu anyị amata na ihe ndị a na-aga ime?”
Igbo 2006
Ha we jua Ya, si, Onye-ozizí, òle mb͕e ihe ndia gābu kwa? gini gābu kwa ihe-iriba-ama mb͕e ọ bula ihe ndia gaje ime?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha jụrụ ya sị, “Onye ozizi, olee mgbe ihe ndị a ga-emezu? Gịnị ga-abụkwa ihe ịrịbama ga-egosi na ha na-aga imezu?”