Luke 22:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌoge a, mmemme a na-akpọ Ngabiga eruola nso. Nke a bụ oge ndị Juu na-ata beredi a na-ejighị ihe na-eko achịcha eme.
Igbo 2006
Ma ememe achicha ekoghi-eko, nke anakpọ Ngabiga, nēru nso.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge a, Mmemme Achịcha na-ekoghị eko nke a na-akpọ Ngabiga na-eru nso.