Luke 22:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nwoke ahụ ga-egosi unu otu ọnụ ụlọ buru ibu dị nꞌelu ụlọ ebe e dozichara ihe nile. Nọdụnụ nꞌebe ahụ kwadoo nri anyị.”
Igbo 2006
Onye ahu gēgosi kwa unu ime-ulo uku di n'elu ulo akwadebeworo: dozienu n'ebe ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ ga-egosi unu otu ọnụụlọ buru ibu dị nʼelu ụlọ nke e dozicharala ihe niile, kwadoonụ nri anyị nʼebe ahụ.”