Luke 22:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Pita na Jọn gara nꞌebe ahụ, chọpụta ihe nile dị ka Jisọs kwuru. Ha nọkwa nꞌebe ahụ kwadoo nri ha ga-eri.
Igbo 2006
Ha we je, hu dika Ọ gwara ha-ri: ha we dozie ememe ngabiga.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha gara chọpụta ihe niile dị ka ọ gwara ha. Ha kwadokwara nri Ngabiga ahụ.