Luke 22:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe oge ruru, Jisọs na ndị na-eso ụzọ ya gara nꞌụlọ ahụ nọdụ ala iri ihe.
Igbo 2006
Mb͕e oge hour ahu ruru, O we nọdu na nri, Ya na ndi-ozi-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe oge awa ahụ ruru, ya na ndị na-eso ụzọ ya gara ebe ahụ nọdụ ala iri ihe.