Luke 22:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs gwara ha okwu sị, “Ọ gụrụ m nnọọ agụụ na mụ na unu ga-eri nri ngabiga a tupuu m hụọ ahụhụ.
Igbo 2006
O we si ha, Agu gusirim ike iso unu ri oriri ngabiga nka mb͕e Mu akāhughi ahuhu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị ha, “Ọ gụrụ m nnọọ agụụ ka mụ na unu rie nri Ngabiga a tupu mụ ataa ahụhụ.