Luke 22:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na ọ bụ eziokwu ka m kwuru mgbe m sị na agaghị m erikwa nri a ọzọ tutuu e mezuo ihe nri a nọchịrị anya ya nꞌalaeze Chineke.”
Igbo 2006
n'ihi na asim unu, M'gaghi-eri ya ma-ọli, rue mb͕e ọ gēmezu n'ala-eze Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na asị m unu, agaghị m erikwa ya ọzọ tutu ruo mgbe a ga-emezu ya nʼalaeze Chineke.”