Luke 22:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ o buuru iko mmanya nye Chineke ekele nꞌihi ya. O bunyere ndị na-eso ụzọ ya iko ahụ sị ha, “Burunụ iko mmanya a ṅụọ unu nile,
Igbo 2006
O we nara iko, kele kwa, we si, Naranu nka, kè kwa ya n'etiti onwe-unu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O buru iko, mgbe o nyechara ekele ọ sịrị, “Burunu nke a kesaa nʼetiti unu.