Luke 22:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
nꞌihi na eziokwu ka m na-ekwu na site nꞌụbọchị taa gaa nꞌihu, agaghị m aṅụkwa ụdị mmanya a ọzọ tutuu ruo mgbe alaeze Chineke bịara.”
Igbo 2006
n'ihi na asim unu, M'gaghi-aṅu ihe si n'osisi vine puta ma-ọli site ugbu a, rue mb͕e ala-eze Chineke gābia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na asị m unu, site ugbu a ga nʼihu, agaghị m aṅụ mmanya sitere na mkpụrụ vaịnị ọzọ, ruo mgbe alaeze Chineke ga-abịa.”