Luke 22:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
O wekwaara beredi dị nꞌebe ahụ kelee Chineke ekele nꞌihi ya, nyawaa ya nye ndị na-eso ụzọ ya sị ha, “Nke a bụ anụ ahụ m nke a na-enye nꞌihi unu. Meenụ nke a mgbe nile icheta m.”
Igbo 2006
O we nara ob͕e achicha, kele kwa, we nyawa ya, nye ha, si, Nka bu arum nke anēnye n'ihi unu: nēmenu nka ka anu we nēchetam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O werekwara otu ogbe achịcha, mgbe o nyechara ekele, ọ nyawaa ya nye ha sị, “Nke a bụ ahụ m nke e nyere nʼihi unu. Na-emenụ nke a iji na-echeta m.”