Luke 22:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma, achọrọ m ka unu mata na ebe a anyị nile nọkọrọ, onye ga-arara m nye nꞌaka ndị ga-egbu m, so m ugbu a, na-eri nri.
Igbo 2006
Ma le, aka onye nāraram nye diyerem n'elu table.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma lee, onye ahụ nke ga-arara m nye nọnyeere m, o sokwa m na-eri nri.