Luke 22:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ ndị na-eso ụzọ ya bidoro ịjụrịta onwe ha ajụjụ ịchọpụta onye ọ bụ nꞌime ha nke ga-arara ya nye.
Igbo 2006
Ha we malite ijurita onwe-ha, onye ọ bu n'etiti ha gēme ihe a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha bidoro ịjụrịta onwe ha onye ọ bụ nʼetiti ha ga-eme nke a.