Luke 22:24 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ kwa ha bidoro ịrụ ụka nꞌetiti onwe ha ịchọpụta onye ka ibe ya ukwuu.
Igbo 2006
Esem-okwu we da kwa n'etiti ha, onye nime ha ka anāgu na ọ ka ibe-ya uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ịrụ ụka malitere nʼetiti ha banyere onye nʼime ha ka a na-agụ na ọ dị ukwuu karịa ibe ya.