Luke 22:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs gwara ha okwu sị, “Ndị eze mba dị nꞌụwa na-eji aka ike na-achị ndị nọ nꞌokpuru ha. Otu aka ahụ kwa, a na-akpọ ndị na-achị achị enyi ndị mmadụ.
Igbo 2006
O we si ha, Ndi-eze nke mba ọzọ nēme ha dika ndi nwe ha; ndi nāchi kwa ha ka anākpọ ndi nālu ọlu ọma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ sịrị ha, “Ndị eze ndị mba ọzọ na-eji aka ike na-achị ndị nọ nʼokpuru ha. Otu aka ahụkwa, a na-akpọ ndị na-achị achị enyi ndị mmadụ.