Luke 22:26 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma nꞌebe unu nọ ọ gaghị esi otu a dịrị. Kama ka onye kachasị ibe ya ukwuu nꞌime unu dịrị ka onye dịkarịsịrị nta. Ka onyendu dịrịkwa ka onye na-eje ozi.
Igbo 2006
Ma unu onwe-unu agaghi-adi otú a: kama onye ka ibe-ya uku n'etiti unu, ya di ka onye bu nwata; onye bu kwa onye-isi, ya di ka onye nēje ozi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma unu onwe unu agaghị adị otu a. Kama onye kachasị ibe ya ịdị elu dịrị ka onye dịkarịsịrị nta. Ka onyeisi dịrị ka onye na-eje ozi.