Luke 22:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ka unu nwee ike isoro m rie ihe, sorokwa m ṅụọ ihe ọṅụṅụ nꞌalaeze m. Sorokwa m nọdụ nꞌelu ocheeze ikpe ebo iri na abụọ nke Izirel ikpe.
Igbo 2006
ka unu we rie ṅu kwa na table nkem n'ala-ezem; unu gānọkwasi kwa n'oche-eze nēkpe ebo iri na abua nke Israel ikpé.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka unu nwe ike isoro m rie ma ṅụọkwa nʼalaeze m. Sorokwa m nọdụ nʼocheeze na-ekpe ebo iri na abụọ nke Izrel ikpe.