Luke 22:31 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Saimọn, Saimọn, ekwensu arịọla ka e nye ya ohere ịnwa unu ọnwụnwa na ịyọcha unu dị ka nwanyị si ayọcha ọka,
Igbo 2006
Saimon, Saimon, le, Setan riọtara unu, ka ọ yọcha unu dika ọka:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Saimọn, Saimọn, lee ekwensu arịọla ike ịyọcha unu dị ka ọka wiiti.