Luke 22:35 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs gwara ndị na-eso ụzọ ya sị, “Mgbe m zipụrụ unu na mbụ sị unu ewerekwala ego ma ọ bụ akpa, ma ọ bụ akpụkpọ ụkwụ, ọ̀ dị ihe kọrọ unu?” Ha zara ya sị, “Ihe ọ bụla akọghị anyị.”
Igbo 2006
O we si ha, Mb͕e M'zipuru unu nējighi àkpà-ego, na àkpà-ije, na akpukpọ-ukwu, ọ̀ di ihe kọrọ unu? Ha si, Ọ dighi ihe kọrọ ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gwara ha, “Mgbe m zipụrụ unu na mbụ sị unu ewerekwala ego, maọbụ akpa maọbụ akpụkpọụkwụ, o nwere ihe kọrọ unu?” Ha sịrị, “O nweghị ihe kọrọ anyị.”