Luke 22:39 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs si nꞌụlọ ahụ pụta, bido ịga nꞌugwu olivu, ebe ọ na-anọ mgbe nile. Ndị na-eso ụzọ ya sokwaara ya.
Igbo 2006
O we puta, ga ugwu Olive, dika Ọ nēme mb͕e dum; ndi nēso uzọ-Ya soro kwa Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs pụrụ gaa nʼUgwu Oliv dị ka ọ na-eme mgbe dum, ndị na-eso ụzọ ya sokwa ya gaa.