Luke 22:41 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ hapụrụ ha gaa nꞌihu nke nta, ebe dị anya ntakịrị site nꞌebe ha nọ, gbuo ikpere nꞌala kpeere Chineke ekpere.
Igbo 2006
Ewe weputa Ya onwe-ya n'etiti ha dika ebe agāturu nkume; O we b͕ue ikperè n'ala we nēkpe ekpere,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ hapụrụ ha gaa ihe ha ka nzọ ụkwụ ole na ole nọrọ nʼebe ahụ gbuo ikpere nʼala kpee ekpere, sị,