Luke 22:49 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ndị na-eso ụzọ ya hụrụ na ọ bụ Jisọs ka igwe mmadụ ahụ bịara ijide, ha jụrụ Jisọs ajụjụ sị ya, “Onyenwe anyị, mma agha dị nꞌebe a. Anyị ga-eji ya lụso ha ọgụ?”
Igbo 2006
Ma mb͕e ndi nọ Ya gburugburu huru ihe gādi, ha si, Onye-nwe-ayi, àyi gēwere mma-agha b͕ue?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị nọ ya gburugburu hụrụ ihe gaje ime, ha sịrị, “Onyenwe anyị, ọ bụ anyị were mma agha gbuo?”