bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Bible
/
Compare Luke 22:51
Luke 22:51 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Jisọs gwara ndị na-eso ụzọ ya okwu sị, “O zuola! Unu egbukwala onye ọ bụla mma ọzọ!”
Igbo 2006
Ma Jisus zara, si, Kwenu ya rue nka. O we metu nti-ya aka, me ka aru di ya ike.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Jisọs sịrị, “O zuola!” O metụkwara ntị nwoke ahụ aka gwọọ ya.