Luke 22:54 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ ha jidere Jisọs duru ya pụọ. Ha duuru ya gaa nꞌụlọ onyeisi nchụaja. Pita so ha nꞌazụ. Kama ọ nọ nꞌazụ azụ, nꞌebe dị anya.
Igbo 2006
Ha we jide Ya, duru Ya je, dubà kwa Ya n'ulo onye-isi-nchu-àjà. Ma Pita nēso n'ebe di anya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ ha jidere ya duru ya pụọ, gaa nʼụlọ onyeisi nchụaja. Pita sokwara ha nʼazụ kama ọ nọ nʼebe dị anya.