Luke 22:55 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị agha kwanyere ọkụ nꞌetiti ezi nke ụlọ onyeisi nchụaja ahụ, nọdụ ya gburugburu na-anya ọkụ. Pita batara soro ha nọdụ.
Igbo 2006
Ma mb͕e ha funwuru ọku n'etiti obí, we nọdu ala n'otù, Pita we nọdu n'etiti ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha kwanyere ọkụ nʼetiti mbara ezi obi ahụ, ma nọdụ ala gba ọkụ ahụ gburugburu, Pita sokwara ha nọdụ ala.