Luke 22:56 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu nwagbọghọ na-eje ozi nꞌebe ahụ pụtara hụ Pita ebe ọ nọdụrụ na-anya ọkụ. O legidere Pita anya sị, “Onye a bụkwanụ otu nꞌime ndị na-eso Jisọs.”
Igbo 2006
Ma otù nwa-ab͕ọghọ huru ya ka ọ nọduru n'ìhè ọku ahu, o we legide ya anya, si, Nwoke a na Ya nọ-kwa-ra.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka ọ na-anya ọkụ ahụ, otu nwaagbọghọ na-eje ozi hụrụ ya, o leruru ya anya nke ọma, sị, “Onye a na Jisọs nọkọrọ.”