Luke 22:58 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe oge nta gasịrị, onye ọzọ pụtakwara hụ Pita sị ya, “Ị bụ otu nꞌime ndị na-eso Jisọs.” Ma Pita kwuru sị, “Enyi m, abụghị m otu nꞌime ha.”
Igbo 2006
Mb͕e nwa oge gasiri onye ọzọ we hu ya, si, Gi onwe-gi bu kwa otù onye nime ha. Ma Pita siri, Nwoke, abughim.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe oge nta gasịrị, onye ọzọ hụkwara ya kwukwaa sị, “Gị onwe gị bụkwa otu onye nʼime ha.” Ma Pita kwuru sị, “Nwoke m, abụghị m.”