Luke 22:59 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ihe dị ka otu awa gafere, onye ọzọ bịakwara kwusie okwu ike sị, “Nꞌezie, nwoke a bụ otu nꞌime ndị na-eso ụzọ Jisọs. Lee, ọ bụkwa onye Galili.”
Igbo 2006
Ma mb͕e ihe dika otù oge hour gasiri onye ọzọ kwusibere ike, si, N'ezie nwoke a na Ya nọkwara: n'ihi na ọ bu kwa onye Galili.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ihe dị ka otu awa gafere, onye ọzọ bịakwara kwusie okwu ike, “Nʼezie, nwoke a so ya nʼihi na ọ bụ onye Galili.”