Luke 22:60 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Pita zara ya sị, “Enyi, amaghị m ihe ị na-ekwu okwu banyere ya.” Otu mgbe ahụ, mgbe Pita kpụ okwu ya nꞌọnụ, oke ọkụkọ kwara akwa.
Igbo 2006
Ma Pita siri, Nwoke, amataghim ihe i nēkwu. Ngwa ngwa, mb͕e ọ kpu okwu n'ọnu, oke-ọkuku we kwa ákwá.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pita sịrị, “Nwoke m, amaghị m ihe ị na-ekwu maka ya?” Dị ka ọ kpụ okwu ahụ nʼọnụ, oke ọkpa kwara akwa.