Luke 22:63 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị ahụ jidere Jisọs bidoro iji ya ime ihe ọchị na iti ya ihe.
Igbo 2006
Ndikom ndi jidere Jisus we me Ya ihe-ọchì, pia kwa Ya ihe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị ahụ na-eche ya nche bidoro na-akwa ya emo na-etikwa ya ihe.