Luke 22:64 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha jiri akwa kechie anya ya abụọ bido na-ajụ ya ajụjụ mgbe ha na-eti ya ihe sị, “Gwa anyị, ọ bụ onye tiri gị ihe?”
Igbo 2006
Ha we kechi iru-Ya, jua Ya, si, Bue amuma: ònye bu onye ahu nke tiri Gi aka?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha jiri akwa kechie ya anya, sị ya, “Buo amụma, onye tiri gị ihe?”

Recommended Reading