Luke 22:65 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha kwukwara ọtụtụ okwu ọjọọ megide ya, na-akparịkwa ya.
Igbo 2006
Ọtutu ihe ọzọ ka ha kwuru megide Ya, nēkwulu Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha kwukwara ọtụtụ okwu ọjọọ na nke mkparị megide ya.